We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Maika 1

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

Maika Maika 2 →

1Nke a bụ okwu Onyenwe anyị nke bịaara Maịka, onye Moreshet, nʼoge eze Jotam, Ehaz na Hezekaya, bụ ndị eze Juda. Ọhụ nke ọ hụrụ banyere Sameria na Jerusalem.

2Geenụ ntị, unu ndị mmadụ, unu niile,

3Lee! Onyenwe anyị na-abịa! O si nʼebe obibi ya na-abịa.

4Ugwu ukwu niile na-agbaze nʼokpuru ụkwụ ya,

5Ihe ndị a bụ nʼihi njehie Jekọb,

6“Nʼihi ya, aga m eme ka Sameria ghọọ mkpọmkpọ ebe,

7Arụsị ha niile a pịrị apị ka a ga-akụjisi;

8Nʼihi nke a, aga m akwa akwa, tikwaa mkpu akwa.

9Nʼihi na ọnya ya enweghị ngwọta,

10Unu ekwutela okwu ya na Gat;

11Gabiganụ nʼụzọ unu,

12Ndị bi na Marot nọ nʼoke ahụ mgbu

13Unu ndị bi na Lakish

14Ya mere, unu ga-enye Moreshet dị na Gat onyinye

15Aga m akpọbata onye ga-emeri unu

16Kpachaanụ isi unu nʼọnọdụ iru ụjụ

Maika Maika 2 →