We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Job 39

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

← Job 38 Job Job 40 →

1“Ị maara mgbe ewu ọhịa bi nʼelu ugwu ji amụ nwa?

2Ị na-agụkọ ọnwa ole afọ ime ha na-adị tupu ha amụọ nwa ha.

3Ha na-amakpuru ala mụpụta nwa ha.

4Ụmụ ha na-eto nʼọhịa gbasiekwa ike.

5“Onye na-eme ka ịnyịnya ibu ọhịa nwere onwe ya?

6Nke m nyere ala ihe na-adịghị ka ọ bụrụ ebe obibi ha,

7Ụzụ dị nʼobodo adịghị emetụta ya,

8Elu ugwu niile bụ ebe ịkpa nri ya,

9“Ị nwere ike ime ka atụ jeere gị ozi?

10Ị nwere ike ime ka atụ rụọra gị ọrụ nʼubi gị?

11Ị ga-atụkwasị ya obi nʼihi na ike ya hiri nne?

12I nwere ike ịtụkwasị ya obi ka o gaa bulatara gị ọka

13“Enyi nnụnụ na-eji ọṅụ gbasapụ nku ya,

14Ọ na-eyi akwa ya nʼala

15Ọ naghị emetụ ya nʼobi na ụkwụ nwere ike ịzọpịa ha

16Ọ na-emeso ụmụ ya ihe ike dịka a ga-asị na ha abụghị nke ya,

17Nʼihi na Chineke ekenyeghị ya amamihe

18Ma ọ na-agbalite ọsọ. Mgbe ọbụla ọ gbasara nku ya ịgba ọsọ,

19“Ọ bụ gị na-enye ịnyịnya ike ya,

20Ị na-eme ya ka ọ wụgharịa dịka igurube,

21Ọ na-azọ ụkwụ gam gam nʼala, ọ na-aṅụrị ọṅụ nʼihi ike ya,

22Ọ na-achị ihe egwu ọchị, ụjọ ọbụla anaghị atụ ya;

23Akpa àkụ na-ayọgharị nʼakụkụ ya,

24Mgbe ụzụ agha bara ya nʼisi, ọ na-eripịa ala.

25Mgbe ụzụ agha bara ya nʼisi, ọ na-eti mkpu sị, ‘Ahaa!’

26“Ọ bụ site nʼamamihe gị ka egbe ji efego nʼelu,

27Ọ bụ gị nyere ugo iwu ifeli elu

28Nʼelu nkume dị elu ka ọ na-ebi nọọkwa ọnọdụ abalị;

29O bụ site nʼebe ahụ

30Ụmụ ya na-amịchakwa ọbara,

← Job 38 Job Job 40 →