We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Job 18

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

← Job 17 Job Job 19 →

1Mgbe ahụ Bildad onye Shua zara sị:

2“Ruo ole mgbe ka ị ga-ekwubi okwu ndị a ị na-ekwu?

3Gịnị mere i ji were anyị dịka anụ ọhịa,

4Gị onye na-eji iwe adọkasị onwe gị,

5“A na-afụnyụ oriọna nke onye na-emebi iwu;

6ìhè nke dị nʼime ụlọ ikwu ya na-abụ ọchịchịrị,

7Ike agakwaghị adị na nzọ ukwu ya;

8Ụkwụ ya na-eduba ya nʼọnya;

9Ọnya na-ejide ikiri ụkwụ ya,

10E zobere ya ụdọ ọnya igbudu nʼala,

11Ihe egwu na-emenye ya ụjọ nʼakụkụ niile,

12Ịla nʼiyi na-achọsi ya ike;

13Mbibi na-eripịa akụkụ anụ ahụ ya;

14Esi na nchekwa nke ụlọ ikwu ya dọpụta ya

15Ọkụ na-ebi nʼime ụlọ ikwu ya;

16Mgbọrọgwụ ya na-akpọ nkụ nʼime ala,

17A gaghị echeta echiche ya nʼụwa ọzọ,

18A na-esite nʼìhè chụba ya nʼọchịchịrị,

19O nweghị ụmụ, o nwekwaghị ụmụ ụmụ nʼetiti ndị ya,

20Ọnọdụ ya na-eju ndị si nʼọdịda anyanwụ anya;

21Nʼezie, otu a ka ebe obibi nke onye ajọ omume dị,

← Job 17 Job Job 19 →