We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Jeremaya 8

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

← Jeremaya 7 Jeremaya Jeremaya 9 →

1“ ‘Otu a ka Onyenwe anyị kwupụtara, nʼoge ahụ a ga-esi nʼili ha wezuga ọkpụkpụ ndị eze, na ọkpụkpụ ndịisi ọchịchị Juda, na ọkpụkpụ ndị nchụaja na ndị amụma, na ọkpụkpụ ndị niile bi na Jerusalem.

2A ga-agbasapụ ha nye anyanwụ, na ọnwa, na kpakpando niile nke mbara eluigwe, bụ ihe ndị ahụ niile ha hụrụ nʼanya na ihe ha na-akpọ isiala nye. Bụkwa ihe ndị ahụ ha na-agbaso, nke ha na-ajụta ase site nʼaka ha, na-efekwa. A gaghị ekpokọta ọkpụkpụ ndị a niile, maọbụ lie ha nʼala. Kama ha ga-aghasara nʼala dịka unyi.

3Nʼebe niile nke m chụsara ha, bụ ndị fọdụrụ ndụ site na mba ọjọọ a, ha ga-ahọrọ ọnwụ karịa ịdị ndụ. Otu a ka Onyenwe anyị, Onye pụrụ ime ihe niile kwubiri.’

4“Ị ga-asịkwa ha, ‘Otu a ka Onyenwe anyị kwuru:

5Gịnịkwa mere ndị a ji tụgharịa site nʼịgbaso ụzọ ọjọọ ha?

6Aṅaala m ntị,

7Ọ bụladị ụgbala na-efegharị na mbara eluigwe

8“ ‘Unu si aṅaa kwuo, “Ndị maara ihe ka anyị bụ,

9A ga-eme ka ihere mee ndị maara ihe;

10Ya mere, aga m akpọnye ndị ikom ọzọ nwunye ha,

11Ha na-ekechi ọnya ndị m

12Ihere o mere ha nʼihi omume arụ ha niile?

13“ ‘Aga m anapụ ha ihe owuwe ubi niile ha nwetara,

14Gịnị ka unu na-eme nʼebe a unu nọdụrụ ala?

15Anyị lere anya udo,

16E sitere na Dan

17“Lee, ana m ezibata agwọ ọjọọ, ndị na-atagbu atagbu, nʼetiti unu.

18Ọ ga-adị mma ma ọ bụrụ na m hụrụ onye ga-akasị m obi nʼime ọnọdụ iru ụjụ m,

19Gee ntị nụrụ akwa ndị m

20“Oge owuwe ihe ubi agafeela,

21Ebe ọ bụ na a zọpịara ndị m, ọ bụkwa m ka azọpịara.

22Ọ pụtara na o nweghị mmanụ otite na-eme ka ọnya laa dị na Gilead?

← Jeremaya 7 Jeremaya Jeremaya 9 →