We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Jeremaya 31

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

← Jeremaya 30 Jeremaya Jeremaya 32 →

1“Nʼoge ahụ,” otu a ka Onyenwe anyị kwupụtara ya, sị, “Aga m abụ Chineke nke agbụrụ Izrel niile. Ha ga-abụkwa ndị m.”

2Otu a ka Onyenwe anyị kwuru,

3Onyenwe anyị mere ka anyị hụ ya anya site nʼebe dị anya, na-asị,

4Aga m ewulikwa gị elu ọzọ,

5Mgbe ahụ, ị ga-akụkwa ubi vaịnị a gbara ogige

6Ụbọchị ahụ ga-adị mgbe ndị nche ga-anọ

7Ihe ndị a ka Onyenwe anyị kwuru,

8Lee, aga m esite nʼala ahụ dị nʼugwu kpọta ha;

9Ha ga na-akwa akwa mgbe ha na-alọta,

10“Nụrụnụ okwu Onyenwe anyị, unu mba niile;

11Nʼihi na Onyenwe anyị ga-agbapụta Jekọb,

12Ha ga-abịa nọọ nʼugwu Zayọn tie mkpu ọṅụ,

13Mgbe ahụ, obi ga-atọ ụmụ agbọghọ ụtọ, ha ga-etekwa egwu ọṅụ,

14Aga m emekwa ka afọ jubiga ndị nchụaja oke nʼihi ịdị ukwuu nke onyinye ha ga-enweta,

15Ihe ndị a bụ ihe Onyenwe anyị kwuru,

16Ma otu a ka Onyenwe anyị kwuru,

17Nʼihi ya, olileanya dịkwara ọdịnʼihu gị.”

18“Anụla m nnọọ ịsụ ude Ifrem, na okwu o kwuru sị,

19Mgbe m kpafuru,

20Ifrem, ọ bụghị nwa m nwoke,

21“Manyenụ ogidi ịhụba ụzọ ama,

22Ruo ole mgbe ka ị ga-anọ na-awagharị,

23Ihe ndị a ka Onyenwe anyị, Onye pụrụ ime ihe niile, bụ Chineke Izrel, kwuru, “Mgbe m si na mba ọzọ kpọghachi ha, ndị ga-ebi nʼala Juda na nʼime obodo ya niile ga-ekwu okwu ndị a ọzọ sị: ‘Onyenwe anyị gọzie gị, gị ebe obibi dị nsọ, gị ugwu dị nsọ.’

24Ndị mmadụ ga-ebikọta ọnụ na Juda na nʼobodo niile dị nʼime ya, ma ndị na-arụ ọrụ ubi, ma ndị na-elekọta igwe ewu na atụrụ ha.

25Aga m enwoghakwa ike ndị na-ada mba, meekwa ka afọ ju ndị ike gwụrụ.”

26Nʼoge a, esi m nʼụra teta, lee anya gburugburu m. Ụra m rahụrụ tọrọ m ụtọ nke ukwuu.

27Otu a ka Onyenwe anyị kwupụtara, “Lee, ụbọchị ndị ahụ na-abịa, mgbe m ga-akụ ụmụ mmadụ na ụmụ anụmanụ nʼụlọ Izrel na nʼụlọ Juda.

28Ọ ga-erukwa na dịka m legidere ha anya maka ihopu ha, ikwada ha, itikpọ ha, laa ha nʼiyi, ma mee ka ihe ọjọọ bịakwasịrị ha, otu a ka m ga-esikwa lezie ha anya iwuzi ha na ịkụ ha dị ka mkpụrụ.” Ọ bụ otu a ka Onyenwe anyị kwubiri.

29“Nʼụbọchị ndị ahụ, ndị mmadụ agaghị asịkwa,

30Kama onye ọbụla ga-anwụ nʼihi mmehie nke aka ya; onye rachara mkpụrụ osisi na-achaghị acha ka eze ya ga-ejiji.

31“Lee, oge na-abịa,” ka Onyenwe anyị kwupụtara,

32Ọ bụghị ụdị ọgbụgba ndụ ahụ

33“Ma nke a bụ ọgbụgba ndụ mụ na ụlọ Izrel ga-agba

34Ọ dịghị onye ọbụla nʼetiti ha ga-akụziri onye agbataobi ya ihe,

35Ihe ndị a ka Onyenwe anyị kwuru,

36Otu a ka Onyenwe anyị kwupụtara,

37Ihe ndị a ka Onyenwe anyị kwuru,

38“Ụbọchị ndị ahụ na-abịa, Otu a ka Onyenwe anyị kwubiri, mgbe a ga-ewugharị obodo a nye m, site nʼụlọ elu Hananel ruo nʼọnụ ụzọ ama Akụkụ.

39Ịdị ogologo nke eriri ọtụtụ a ga-eji tụọ ya ga-adị ka site nʼihu ọnụ ụzọ ama ahụ ruo nʼugwu Gareb, gaakwa ruo Goa.

40Ndagwurugwu ahụ niile ebe a tụnyere ozu ndị mmadụ, na ebe e kpofuru ntụ, na mgbada ugwu ahụ niile ebe e doziri edozi maka ịkụ ihe, ruo na ndagwurugwu iyi Kidrọn nke dị nʼakụkụ ọnụ ụzọ ama ịnyịnya, ga-aghọkwa ebe dị nsọ nye Onyenwe anyị. A gaghị ehopukwa obodo ahụ ọzọ, maọbụ tikpọọ ya.”

← Jeremaya 30 Jeremaya Jeremaya 32 →