We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Jeremaya 30

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

← Jeremaya 29 Jeremaya Jeremaya 31 →

1Ndị a bụ okwu nke sị nʼebe Onyenwe anyị nọ bịakwute Jeremaya.

2“Otu a ka Onyenwe anyị, Chineke Izrel kwuru, ‘Dee ihe niile m gwara gị nʼime akwụkwọ.

3Nʼihi na ụbọchị ndị ahụ na-abịa,’ ka Onyenwe anyị kwupụtara, ‘mgbe m ga-akpọghachite ndị m bụ Izrel na Juda si nʼebe e mere ka ha jee biri na mba ọzọ lọta. Aga m eme ka ha laghachi nʼala ahụ m nyere nna nna ha, ka ha nwetakwa ya.’ Otu a ka Onyenwe anyị kwuru.”

4Ma ndị a bụ okwu Onyenwe anyị kwuru banyere Izrel na Juda.

5“Nʼihi na otu a ka Onyenwe anyị kwuru,

6Jụọnụ ajụjụ, ma hụ,

7Ụbọchị dị oke egwu ka ụbọchị ahụ ga-abụ.

8“ ‘Nʼụbọchị ahụ,’

9Kama ha ga-efe Onyenwe anyị bụ Chineke ha,

10“ ‘Ya mere, atụla egwu, gị Jekọb, ohu m.

11Nʼihi na mụ onwe m nọnyeere gị, aga m azọpụtakwa gị,’

12“Ihe ndị a ka Onyenwe anyị kwukwara,

13O nweghị onye na-ekpechitere gị ọnụ gị,

14Ndị niile gị na ha dị na mma e chezọọla gị;

15Gịnị mere i ji na-akwa akwa nʼihi ọnya dị gị nʼahụ?

16“ ‘Ma a ga-erepịa ndị niile na-eripịa gị;

17Ma aga m eme ka ahụ sie gị ike;

18“Otu a ka Onyenwe anyị kwuru,

19Nʼebe ahụ ka a ga-esi na-anụ olu abụ ekele,

20Ụmụ ha ga-adịkwa ka ụmụntakịrị ndị mgbe ochie ahụ,

21Onyendu ha ga-abụ otu onye nʼime ndị ha;

22‘Nʼụzọ dị otu a unu ga-abụ ndị m,

23Lee, Onyenwe anyị ga-esite nʼọnụma ya

24Iwe ọkụ Onyenwe anyị agaghị akwụsị

← Jeremaya 29 Jeremaya Jeremaya 31 →