We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Jeremaya 15

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

← Jeremaya 14 Jeremaya Jeremaya 16 →

1Mgbe ahụ Onyenwe anyị gwara m okwu sị m, “Ọ bụrụ na Mosis na Samuel apụta bịa guzo nʼihu m, ụdịdị obi m agaghị agbanwe nʼebe ndị a nọ. Chụpụ ha nʼihu m. Mee ka ha si nʼebe a pụọ.

2Ọ bụrụ na ha ajụọ gị si, ‘Ebee ka anyị ga-aga?’ Gwa ha na ihe ndị a ka Onyenwe anyị kwuru,

3“Aga m ezite ụdị mbibi anọ megide ha: mma agha nke ga-egbu ha, nkịta ga-adọkpụrụ ozu ha pụọ, ụmụ anụ ufe na ụmụ anụ ọhịa dị iche iche ga-eripịa ha, ma bibiekwa ha.” Otu a ka Onyenwe anyị kwubiri.

4Aga m eme ka ha ghọọ ihe a na-asọ oyi nʼalaeze niile nke ụwa, nʼihi ihe Manase nwa eze Hezekaya nke Juda mere na Jerusalem.

5“Onye ga-enwe ebere nʼahụ gị, gị Jerusalem?

6Gị onwe gị ajụla m,”

7Aga m eji ihe e ji afụcha ọka fụchaa ha

8Aga m eme ka ọnụọgụgụ ụmụ nwanyị di ha nwụrụ baa ụba.

9Nwanyị mụrụ ụmụ asaa ga-ada mba,

10Ahụhụ dịịrị m, nne m, na ị mụrụ m,

11Onyenwe anyị kwuru sị,

12“Mmadụ o nwere ike ịgbaji igwe,

13“Aga m ewere ihe niile i nwere, ya na akụnụba gị,

14Aga m ewere gị nye ka ị bụrụ ohu ndị iro gị.

15Ị maara O Onyenwe anyị,

16Mgbe m chọpụtara okwu gị, eweere m ya rie dịka nri.

17O nwebeghị oge mụ na ndị na-achị ọchị nke ukwuu ji nọkọọ.

18Gịnị mere ihe mgbu m adịghị akwụsị akwụsị?

19Ya mere, ihe ndị a ka Onyenwe anyị kwuru,

20Aga m eme ka ị dịrị ka mgbidi nʼebe ha nọ.

21“Aga m anapụta gị site nʼaka ndị ọjọọ.

← Jeremaya 14 Jeremaya Jeremaya 16 →