We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Jeremaya 10

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

← Jeremaya 9 Jeremaya Jeremaya 11 →

1Nụrụnụ ihe Onyenwe anyị na-agwa unu, ụmụ Izrel.

2Nʼihi na otu a ka Onyenwe anyị kwuru,

3Nʼihi na omenaala ndị mmadụ ahụ abaghị uru.

4Ha na-eji ọlaọcha na ọlaedo chọọ ihe ahụ a pịrị apị mma,

5Arụsị ha yiri osisi eguzobere nʼubi kukumba maka iji chụọ anụ ufe ọsọ,

6O nweghị onye dịka gị, Onyenwe anyị.

7Onye ka ọ bụ nke na-ekwesighị ịtụ gị egwu?

8Ha niile bụ ndị na-enweghị uche na ndị nzuzu.

9A na-esite na Tashish bubata ọlaọcha e tipịaziri nke ọma,

10Ma naanị Onyenwe anyị bụ Chineke nʼezie.

11“Ihe ndị a ka unu ga-agwa ha, ‘Chi ndị ahụ niile a na-esiteghị nʼaka ha mee eluigwe na ụwa niile ga-ala nʼiyi. A ga-ewezuga ha site nʼụwa na nʼokpuru eluigwe niile.’ ”

12Ma Chineke sitere nʼike ya mee ụwa.

13Mgbe o bigbọrọ, mmiri niile nke dị nʼeluigwe na-ebigbọkwa.

14Onye ọbụla bụ onye na-enweghị uche nke ihe ọmụma kọrọ.

15Ha bụ ihe efu, na ihe ịkwa emo,

16Ma Onye ahụ bụ Oke Jekọb adịghị ka ihe ndị a,

17Chịkọtaanụ ngwongwo unu niile; nọọnụ na njikere ịhapụ ala a,

18Nʼihi na ihe ndị a ka Onyenwe anyị kwuru,

19Ahụhụ dịịrị m nʼihi mmerụ ahụ m merụrụ.

20Ebibiela ụlọ ikwu m,

21Nʼihi na ndị ọzụzụ atụrụ a enweghị uche.

22Gee ntị, nụrụ! Lee ozi na-abịa,

23O Onyenwe anyị, amaara m na ụzọ mmadụ adịghị nʼaka ya,

24Ya mere, Onyenwe anyị, site nʼụzọ nke ikpe ziri ezi dọọ m aka na ntị,

25Wụkwasị ọnụma gị nʼelu mba niile dị iche iche

← Jeremaya 9 Jeremaya Jeremaya 11 →