We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Job 37

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

← Job 36 Job Job 38 →

1“Nʼihi nke a, obi m na-ama jijiji,

2Gee ntị! Gee ntị nụrụ ụda olu ya,

3Ọ na-atọpụ amụma ya ka ọ na-ejeru nʼokpuru eluigwe niile,

4Nke a gasịa, ihe ọzọ na-eso ya bụ mbigbọ nke olu ike ya;

5Nʼụzọ dị ebube ka olu Chineke si ada dịka egbe eluigwe;

6Nʼihi na ọ bụ ya na-agwa snoo okwu sị: ‘Daa nʼelu ala,’

7Ka mmadụ o kere mata akaọrụ ya;

8Ụmụ anụmanụ bi nʼọhịa na-agbaba zoo onwe;

9Oke ifufe na-esite nʼụlọ ya na-abịa,

10Iku ume Chineke na-emepụta mkpụrụ mmiri,

11Ọ na-eme ka igwe ojii jupụta na mmiri;

12Site na ntụziaka ya ka ha na-echigharị onwe ha gburugburu

13Ọ na-ewebata igwe ojii maka ịta ndị mmadụ ahụhụ,

14“Job, gee ntị.

15Ị maara otu Chineke si achịkọta igwe ojii

16Ị maara otu Chineke si kwụba igwe ojii na mbara eluigwe,

17Gị onye uwe i yi nʼahụ na-ekpo gị ọkụ

18ị pụrụ iso ya tụsaa mbara eluigwe

19“Gwa anyị ihe anyị ga-azaghachi ya;

20A ga-agwa ya na m nwere okwu?

21Ugbu a, ọ dịghị mmadụ ọbụla pụrụ ilekwasị anyanwụ anya

22Nʼugwu ka ebube na-enwu dịka ọlaedo si apụta;37:22 Maọbụ, nʼugwu ka ọ si na-abịa ka ebube ọlaedo

23Onye pụrụ ime ihe niile bụ onye anyị na-enweghị ike chọta. Ike ya dị ukwuu,

24Ya mere, ụmụ mmadụ na-atụ egwu ya,

← Job 36 Job Job 38 →