We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Job 26

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

← Job 25 Job Job 27 →

1Mgbe ahụ, Job zaghachiri:

2“Lee ka i si nyere onye na-adịghị ike aka!

3Lee ụdị ndụmọdụ i nyerela onye na-enweghị amamihe!

4Ọ bụ onye nyeere gị aka ikwu okwu ndị a?

5“Ndị nwụrụ anwụ nọ nʼoke ihe mgbu,

6Ala mmụọ gba ọtọ nʼihu Chineke;

7Ọ na-agbasapụ elu elu nke mbara eluigwe nʼelu ebe tọgbọrọ nʼefu.

8Ọ na-ekechi mmiri nʼime igwe ojii,

9Ọ na-ekpuchi ihu ọnwa nke dị nʼuju ya,26:9 Ọ na-ekpuchi ihu ocheeze nke ọnwa

10O kewapụtara oke nʼelu ogbu mmiri,

11Ogidi niile nke eluigwe na-ama jijiji,

12Nʼike ya ka o ji kpalie oke osimiri;

13Ọ bụ site na nkuume ya ka mbara eluigwe ji maa mma;

14Ihe ndị a bụ ọnụ ọnụ ọrụ aka ya;26:14 Ihe ndị a bụ ụfọdụ nʼime ihe ọ na-eme

← Job 25 Job Job 27 →