1Ma otu ọbụla o siri dị, oge ahụhụ na ọchịchịrị na iru ụjụ ahụ agaghị adịgide nye ndị ahụ nọ na nkpa. Nʼihi na nʼoge gara aga, o mere ka e lelịa ala Zebụlọn na ala Naftalị anya, ma nʼoge dị nʼihu, ọ ga-eme ka a asọpụrụ Galili nke mba niile, nke dị nʼakụkụ osimiri, nʼofe Jọdan.
2Ndị nọ na-agagharị nʼọchịchịrị
3I meela ka mba ahụ baa ụba dịrị ukwuu,
4Nʼihi na dịka nʼụbọchị nke Midia,
5Nʼihi na akpụkpọụkwụ nke ndị agha na-eyi,
6Nʼihi na amụọrala anyị otu nwa,
7Alaeze9:7 Mgbe a kpọrọ Jekọb, maọbụ Izrel, maọbụ Ifrem na Sameria, ha niile dịnyere otu alaeze. Alaeze dị nʼakụkụ ugwu obodo ahụ nke isi obodo ya bụ Sameria. ya ga-aba ụba, ọchịchị eze ya ga-abụ nʼọnọdụ udo
8Onyenwe anyị eziela ozi megide Jekọb
9Ndị ahụ niile ga-amatakwa ya,
10“Nkume brik ndị ahụ adakpọsịala
11Ma Onyenwe anyị a kpaliela ndị iro Rezin9:11 Ndị iro Rezin bụ ndị Siria, Filistia, Tiglat-Pilesa na ndị agha ya so buso Izrel agha. ka ha bilie megide ha,
12Ndị Aram sitere nʼọwụwa anyanwụ, na ndị Filistia sitere nʼọdịda anyanwụ
13Ma ọ bụ ezie na Onyenwe anyị, Onye pụrụ ime ihe niile ataala ha ahụhụ dị otu a,
14Nʼihi ya, nʼotu ụbọchị, Onyenwe anyị ga-ebibi ndịisi Izrel na ndị ọdụdụ,
15Ndị okenye na ndị a maara aha ha bụ ndịisi ha,
16Nʼihi na ndị ndu nke ndị ya eduhiela ha;
17Ya mere, Onyenwe anyị agaghị enwe mmasị nʼụmụ okorobịa ahụ,
18Nʼezie, ajọ omume na-ere dị ka ọkụ:
19Nʼihi iwe ahụ Onyenwe anyị, Onye pụrụ ime ihe niile na-ewe,
20Nʼala ahụ niile, ma nʼaka nri ma nʼaka ekpe,
21Ndị Manase ga-alụso ndị Ifrem ọgụ, ndị Ifrem ga-alụsokwa ndị Manase ọgụ.