1Onye bụ onye a si nʼEdọm na-abịa,
2Gịnị mere uwe gị ji na-acha ọbara ọbara,
3“Azọchaala m ebe ịzọcha mkpụrụ vaịnị, naanị m zọchara ya;
4Nʼihi na ọ bụ ụbọchị m ji abọ ọbọ;
5Elere m anya ma o nweghị onye bịara inyere m aka.
6Nʼiwe m, azọpịara mba niile dị iche iche;
7Aga m ekwupụta ihe banyere ịhụnanya Onyenwe anyị.
8Nʼihi na Onyenwe anyị sịrị, “Ndị a bụ nke m;
9Nʼime mkpagbu ha niile, a kpagbukwara ya onwe ya,
10Ma ha nupuru isi megide ya,
11Mgbe ahụ, ndị ya chetara ụbọchị ndị ahụ gara aga,
12Olee onye ahụ ike ya
13Onye duuru ha gafee mmiri dị oke omimi?
14Dịka ehi na-ata ahịhịa na ndagwurugwu,
15Onyenwe anyị, biko site nʼeluigwe,
16Ma gị onwe gị, bụ Nna anyị,
17Onyenwe anyị, gịnị mere i ji na-eme ka anyị si nʼụzọ gị kpafuo
18Ọ bụ naanị nwa oge nta ka ndị gị nwetara ebe nsọ gị,
19Anyị bụ nke gị site na mgbe ochie,