We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Aịzaya 5

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

← Aịzaya 4 Aịzaya Aịzaya 6 →

1Aga m abụ abụ nye onye m hụrụ nʼanya,

2O gwuzere ya, wepụsịa okwute niile dị nʼime ya,

3“Ugbu a, ndị ikom Jerusalem na Juda, unu anụla ihe mere.

4Olee ihe ọzọ m gaara emere ya

5Ugbu a, lee,

6Agaghị m akwachakwa ya ọzọ.

7Ubi vaịnị nke Onyenwe anyị, Onye pụrụ ime ihe niile,

8Ahụhụ dịrị unu ndị na-azụkọta ala

9Ma Onyenwe anyị, Onye pụrụ ime ihe niile ekwuola ihe banyere unu, na ọnọdụ unu. Eji m ntị m abụọ nụ mgbe ọ na-asị,

10Ubi vaịnị ahụ a ga-eji ehi abụọ kọọ ụbọchị iri ga-ewepụta naanị ihe nwere ike iru galọọnụ mmanya isii,

11Ahụhụ ga-adịrị unu niile ndị na-ebili nʼisi ụtụtụ

12Unu na-eji ụbọ akwara dị iche iche na une,

13Nʼihi ya, ndị m ga-eje biri na mba ọzọ,

14Nʼihi ya, ala mmụọ na-eme ka ọchịchọ ya saa mbara,

15Nʼụbọchị ahụ, a ga-eweda nʼala ndị dị elu,

16Ma Onyenwe anyị, Onye pụrụ ime ihe niile, nwee ọnọdụ dịkarịsịrị elu, nʼihi ikpe ikpe ziri ezi ya,

17Mgbe ahụ, ụmụ atụrụ ga-akpa nri ha dị ka ọ bụ nʼọzara ka ha nọ,

18Ahụhụ ga-adịrị ndị ji aghụghọ na-adọkpụgharị mmehie ha;

19Nye ndị ahụ na-asị “Ka Chineke mee ngwa;

20Ahụhụ dịrị ndị na-akpọ ihe ọjọọ ezi ihe

21Ahụhụ ga-adịrị ndị maara ihe nʼanya nke onwe ha,

22Ahụhụ ga-adịrị ndị bụ dike nʼịṅụ mmanya,

23ndị na-asị onye ikpe maara nʼikpe amaghị ya nʼihi ịnata ngarị,5:23 Ọpụ 23:8; Ilu 17:15

24Nʼihi ya, dịka ire ọkụ si erechapụ ahịhịa ọka,

25Nʼihi nke a, iwe Onyenwe anyị dị ọkụ megide ndị ya;

26Ọ ga-eweli ọkọlọtọ nye mba niile dị nʼebe dị anya,

27Ọ dịghị onye na-ada mba, ọ dịkwaghị onye nʼasụ ngọngọ nʼime ha,

28Àkụ ha niile dị nkọ,

29Ha na-ebigbọ dịka ọdụm,

30Nʼụbọchị ahụ, ha ga-ebigbọ nʼelu ya

← Aịzaya 4 Aịzaya Aịzaya 6 →