We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Aịzaya 21

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

← Aịzaya 20 Aịzaya Aịzaya 22 →

1Amụma megide ọzara nke dị nʼakụkụ oke osimiri:

2Ahụrụ m ọhụ dị egwu, ọhụ oke mbibi,

3Nʼihi nke a, ahụ m niile nọ nʼoke ihe mgbu,

4Obi m anọkwaghị jụụ,

5Ha na-akwado tebul.

6Ihe a ka Onyenwe anyị gwara m,

7Mgbe ọ hụrụ ụgbọ agha,

8Onye nche na-elepụ anya tiri mkpu dịka ọdụm, sị,

9Lee, otu nwoke nọ nʼime ụgbọ agha na-abịa,

10O, ndị m, ndị a zọchara azọcha, dịka ọka a zọchara nʼebe ịzọcha ọka,

11Nke a bụ amụma megide Duma:

12Onye nche zara sị,

13Amụma megide Arebịa:

14kuterenụ ndị ahụ bịakwutere unu akpịrị na-akpọ nkụ mmiri ọṅụṅụ;

15Nʼihi na ọ bụ site nʼagha

16Nke a bụ ihe Onyenwe anyị sịrị m, “Tupu otu afọ agwụ, dị ka esi agụ afọ onye ohu e goro ọrụ, ịma mma Keda ga-agwụsị.

17Ndị fọdụrụ ndụ nʼime ndị na-agba ụta, ndị bụ dike nʼagha na Keda, ga-adị mmadụ ole na ole.” Onyenwe anyị, bụ Chineke Izrel ekwuola ya.

← Aịzaya 20 Aịzaya Aịzaya 22 →