We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Habakuk 1

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

Habakuk Habakuk 2 →

1Nke a bụ ozi Habakuk onye amụma natara.

2Onyenwe anyị, ruo ole mgbe ka m ga-anọgide na-eti mkpu

3Nʼihi gịnị ka i ji eme m ka m na-ahụ ihe ọjọọ?

4Nʼihi ya, iwu na-ada mba,

5“Legide mba niile anya, ka i hụ.

6Nʼihi na lee, agaje m ime ka ndị Kaldịa bilie,

7Ha bụ mba a na-atụ ụjọ, na ndị dịkwa egwu.

8Ịnyịnya ha nwere ụkwụ nkọ karịa agụ.

9Ha niile na-abịa ime ihe ike.

10Ha na-akwa ndị eze emo,

11Mgbe ahụ, ha na-esi nʼebe ahụ gabiga dịka ifufe, na-agabigakwa

12Onyenwe anyị, Ọ bụ na ị dịghị site mgbe niile ebighị ebi?

13Ma anya gị dị ọcha nke ukwuu, na ọ dịghị elekwasị ajọ ihe anya;

14I meela ndị mmadụ ka ha dịrị ka azụ nke osimiri,

15Onye iro nke ajọ omume juru obi, na-eji nko ya na-egbu ha.

16Nʼihi nke a, ọ na-achụ aja

17Ọ ga-aga nʼihu mgbe niile na-awụpụ ihe o ji ụgbụ ya gbute

Habakuk Habakuk 2 →