1Ezi aha7:1 Ilu 22:1 ka mma karịa mmanụ isi ụtọ.7:1 Maọbụ, mmanụ oke ọnụahịa
2Ọ kaara gị mma ije nʼebe a na-eru ụjụ
3Iru ụjụ ka ịchị ọchị mma,
4Onye maara ihe na-eche echiche banyere ọnwụ,
5Ọ ka mma ige ntị nye mba onye maara ihe
6Ọchị onye nzuzu
7Iji anya ike nara mmadụ ihe na-eme ka onye mara ihe ghọọ onye nzuzu,
8Ọgwụgwụ ihe ọbụla dị mma karịa mmalite ya!
9Abụla onye na-ewe iwe ọsịịsọ,
10Asịla, “Gịnị mere ụbọchị gara aga ji dị mma karịa ụbọchị ndị a?”
11Amamihe dịka ihe nketa, bụ ihe dị mma.
12Amamihe bụ ndo
13Chee echiche banyere ihe Chineke na-eme.
14Mgbe ihe na-agara gị nke ọma, ṅụrịa ọṅụ, nʼihi ọ dịrị gị mma,
15Ndụ m nʼụwa a bụ ihe efu, ahụla m ihe abụọ ndị a;
16Nʼihi ya, abụbigala onye ezi omume oke,
17Abụbigala onye na-emefe ajọ omume oke,
18Ọ dị mma ijide otu
19Amamihe na-eme ka otu onye dị ike
20Gbaa ụwa niile gburugburu, ọ dịghị otu onye bụ onye ezi omume,
21Egela ntị nʼihe niile ndị mmadụ na-ekwu,
22Gị onwe gị maara
23Agbalịsiela m ike inwe nghọta. Ekwuru m sị,
24Amamihe adịghị mfe inweta, ọ dị omimi nke ukwuu;
25A tụgharịrị uche m ka m ghọta,
26Achọpụtara m na ọ dị ihe dị ilu karịa ọnwụ,
27“Lee, Ihe a ka m chọpụtara,” ka onye nkuzi kwuru:
28Mgbe m ka na-achọ
29Achọpụtara m naanị nke a,