We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Diuteronomi 33

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

← Diuteronomi 32 Diuteronomi Diuteronomi 34 →

1Nke a bụ ngọzị Mosis, onye nke Chineke, jiri gọzie ụmụ Izrel, tupu ọ nwụọ.

2Ọ sịrị,

3Nʼezie, ọ bụ gị na-ahụ ndị mmadụ ahụ nʼanya,

4iwu ahụ Mosis nyere anyị,

5Ọ bụ ya bụ eze na Jeshurun,

6“Ka ebo Ruben dịrị ndụ ghara ịnwụ,

7Ihe a ka o kwuru banyere Juda,

8Banyere Livayị o kwuru sị,

9Onye ahụ lere nne na nna ya anya sị,

10Ọ na-akụziri Jekọb ikpe gị,

11Gọzie akụnụba ya Onyenwe anyị,

12Mosis kwuru banyere ebo Benjamin sị,

13Banyere Josef o kwuru sị,

14na ihe ọma niile anyanwụ na-eweta,

15na onyinye ọma niile si nʼugwu ukwu ochie,

16na onyinye ọma niile si nʼala na uju ya niile,

17Nʼịma mma, ọ dị ka nwa oke ehi e bụ ụzọ mụọ,

18Banyere Zebụlọn, o kwuru sị,

19Ha ga-akpọ ndị mmadụ oku nʼelu ugwu ukwuu,

20Banyere Gad, o kwuru sị,

21Ọ họọrọ ala nke kachasị mma nye onwe ya;

22Banyere Dan, o kwuru sị,

23Banyere Naftalị, o kwuru sị,

24Banyere Asha, o kwuru sị,

25Ihe mkpọchi nke ọnụ ụzọ ama gị ga-abụ bronz na igwe,

26“O nweghị onye dịka Chineke Jeshurun,

27Chineke ebighị ebi bụ ebe mgbaba gị.

28Ya mere Izrel ga-ebi naanị ya nʼudo,

29Onye a gọziri agọzi ka ị bụ, gị Izrel,

← Diuteronomi 32 Diuteronomi Diuteronomi 34 →