1Gee ntị, gị eluigwe, nụrụ ihe m na-ekwu!
2Ka okwu m daa dịka mmiri ozuzo
3Aga m eto aha Onyenwe anyị
4Ọ bụ oke nkume ahụ, ọrụ ya zuruoke,
5Ha emerụọla onwe ha, ha abụkwaghị ụmụ ya,
6Ọ bụ otu a ka unu si emeso Onyenwe anyị
7Cheta ụbọchị ochie ndị ahụ gara aga,
8Mgbe Onye kachasị ihe niile elu nyere mba ọbụla ihe nketa nke ha,
9Nʼihi na oke Onyenwe anyị nwetara bụ ndị ya
10Nʼala dị nʼọzara ka ọ chọtara ya,
11dịka ugo nke na-akpọte ụmụ dị nʼakwụ ya,
12Onyenwe anyị naanị ya duru ya,
13O mere ka ọ rịkwasị nʼebe niile dị elu nke ala ahụ,
14na mmiri ara rahụrụ arahụ nke igwe ehi, na mmiri ara rahụrụ arahụ nke igwe ewu na atụrụ,
15Ma Jeshurun mara abụba, ma gbagharịa ụkwụ ya,
16Ha sitere na chi ndị ala ọzọ ha kpasuo ekworo ya,
17Ha chụrụ aja nye ụmụ mmụọ, ndị na-abụghị Chineke,
18Ị gbakụtara Oke Nkume ahụ mụrụ gị azụ,
19Onyenwe anyị hụrụ ihe dị otu a, jụ ha,
20“Aga m ezo ihu m nʼebe ha nọ,” ka o kwuru,
21Ha esitela nʼihe na-abụghị chi kpalie ekworo m,
22Nʼihi na a mụnyela ọkụ nʼọnụma m,
23“Aga m ekpokwasị mbibi nʼelu ha,
24Aga m eziga ọnwụ na-eripịa eripịa megide ha,
25Nʼokporoụzọ, mma agha ga-eme ka ha gbara aka ụmụ,
26Ekwuru m na m ga-achụsasị ha,
27Ma ihe banyere ịnya isi onye iro tinyere m ụjọ nʼobi,
28Ha bụ mba na-enweghị uche,
29A sịkwarị na ha maara ihe, nwee uche
30Kedụ ka otu onye ga-esi chụọ otu puku mmadụ ọsọ,
31Nʼihi na nkume ha adịghị ka Nkume anyị,
32Osisi vaịnị ha si nʼosisi vaịnị Sọdọm,
33Mmanya vaịnị ha bụ elo agwọ,
34“Nke a ọ bụghị ihe m dokọtarala chere oge,
35Ọ bụ m ka ịbọ ọbọ dịrị m, aga m akwụghachi.
36Onyenwe anyị ga-ekpe ndị ya ikpe,
37Ọ ga-asịkwa, “Ugbu a, olee ebe chi niile ha nọ,
38chi ndị ahụ riri abụba ihe ịchụ aja ha,
39“Ugbu a, hụnụ na mụ onwe m abụ m ya!
40Ana m eweli aka nʼeluigwe na-ekwupụta nʼịnụ iyi sị,
41mgbe m mụrụ mma agha m na-egbu amụma,
42Aga m eme ka àkụ m ṅụjuo ọbara afọ,
43Ṅụrịanụ ọṅụ mba niile, unu na ndị ya,
44Mosis na Joshua32:44 Joshua Hosea bụ ụzọ ọzọ e si akpọ aha a nwa Nun soro bịa gụpụta mkpụrụ okwu abụ a na ntị ndị Izrel.
45Mgbe Mosis gụpụtachara abụ a nye ndị Izrel,
46ọ gwara ha okwu ndị a sị, “Na-atụgharịnụ uche nʼokwu niile m kwupụtara nye unu taa, ka unu si otu a nyefeekwa ya nʼaka ụmụ unu, ka ha onwe ha lezie anya debe okwu niile dị nʼiwu ndị a.
47Nʼihi na okwu ndị a abụghị okwu efu, ndụ unu dabeere na ha. Unu debe ha, unu ga-adị ndụ ogologo nʼime ala ahụ unu na-aga inweta nʼofe ọzọ nke osimiri Jọdan.”
48Nʼotu ụbọchị ahụ, Onyenwe anyị gwara Mosis okwu sị,
49“Bilie ga nʼugwu Nebo nke dị nʼetiti ugwu Abarim, nʼala Moab, na ncherita ihu Jeriko, leekwa ala Kenan anya, bụ ala ahụ m na-enye ụmụ Izrel dịka ihe nketa ha.
50Mgbe ị hụsịrị ala a, ị ga-anwụ nʼebe ahụ nʼelu ugwu ahụ, lakwurukwa nna nna gị ha, dịka Erọn nwanne gị si nwụọ nʼugwu Hor, lakwuru ha.
51Nʼihi na gị na Erọn jụrụ irubere m isi nʼihu ụmụ Izrel, na mmiri Meriba Kadesh, nke dị nʼọzara Zin, unu edoghị m nsọ nʼihu ndị Izrel.32:51 Ọnụ 20:11-13
52Nʼihi ya, ị ga-esite nʼebe dị anya hụ ala ahụ m na-enye ụmụ Izrel, ma ị gaghị aba nʼime ya.”