We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Abụ nke Abụ 2

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

← Abụ nke Abụ 1 Abụ nke Abụ Abụ nke Abụ 3 →

1Abụ m okoko osisi ọhịa nke Sharọn,2:1 Okoko osisi a bụ otu nʼime okoko osisi ndị na-epu nʼọkọchị, na ndịda akụkụ osimiri Kamel Aịz 35:1-2

2E, dịka okoko lili nke na-epu nʼetiti ogwu,

3Onye m hụrụ nʼanya dịka osisi apụl, nʼetiti osisi na-amị mkpụrụ nʼọhịa,

4Ka ọ kpọrọ m jee nʼụlọ oriri,

5Were mkpụrụ osisi a mịkpọrọ amịkpọ gbaa m ume;

6Aka ekpe ya dị nʼokpuru isi m,

7Unu ụmụ agbọghọ Jerusalem,

8Gee ntị! Onye m hụrụ nʼanya!

9Onye m hụrụ nʼanya yiri mgbada, o yiri nwa ele.

10Onye m hụrụ nʼanya gwara m okwu sị m,

11Lee, oge oyi agafeela,

12Okoko osisi epupụtala nʼala;

13Mkpụrụ osisi fiig ebidola ịmịpụta mkpụrụ ya nke mbụ,2:13 Osisi fiig na-amị mkpụrụ ugboro abụọ nʼafọ nʼIzrel. Ọ bụ nʼoge ọkọchị ka ọ kachasị amị mkpụrụ, amaokwu a na-ekwu banyere owuwe ihe ubi nke mkpụrụ fiig mbụ.

14Nduru m nọ nʼọgba nkume,

15Jidenụ nkịta ọhịa,

16Onye m hụrụ nʼanya bụ nke m, mụ onwe m bụkwa nke ya.

17tutu chi ụtụtụ abọọ

← Abụ nke Abụ 1 Abụ nke Abụ Abụ nke Abụ 3 →