We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Abụ nke Abụ 1

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

Abụ nke Abụ Abụ nke Abụ 2 →

1Abụ nke abụ nke Solomọn.

2Ya were nsusu niile nke ọnụ ya susuo m ọnụ,

3Mmanụ otite gị niile na-esi isi ọma,

4Kpọrọ m, ka mụ na gị soro, ka anyị mee ngwangwa.

5Ana m eji nji ma a maara m mma ile anya,

6Unu elekwasịla m anya, maka na m na-eji nji.

7Gwa m, gị onye m hụrụ nʼanya,

8Ọ bụrụ na ị maghị, gị nwanyị kachasị mma,

9Ana m atụnyere gị, gị onye m hụrụ nʼanya dịka nne ịnyịnya

10Agba nti gị ka e jiri ọlantị chọọ mma,

11Anyị ga-emere gị ọlantị dị iche iche nke ọlaedo,

12Mgbe eze nọ na tebul ya,

13Onye m hụrụ dị m ka ụda máá1:13 Ụda máá bụ eso e ji eme ihe otite na-esi isi ụtọ. A na-ewepụta eso ndị a nʼosisi Balsam nke na-eto nʼobodo Kush, nʼetiti ọwụwa anyanwụ nakwa India. e kechiri nʼakpa

14Onye m hụrụ nʼanya dịrị m ka ụyọkọ ukwu okoko henna1:14 Okoko osisi henna bụ ahịhịa isi ọma a na-eji emepụta senti.

15Nʼezie, ị mara mma, onye m hụrụ nʼanya.

16Onye m hụrụ nʼanya, ị mara mma nwoke.

17Ogidi nke ụlọ anyị bụ osisi sida,

Abụ nke Abụ Abụ nke Abụ 2 →