We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Emọs 9

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

← Emọs 8 Emọs

1Ahụrụ m Onyenwe anyị ka ọ guzo nʼakụkụ ebe ịchụ aja, ọ sịrị,

2Ọ bụrụ na ha egwuo ala ruo nʼala mmụọ,

3Ọ bụrụkwa na ha ezoo onwe ha nʼelu Kamel

4Ọ bụrụ na a dọta ha nʼagha mee ka ha gaa biri nʼala ndị mba ọzọ,

5Onyenwe anyị, Onyenwe anyị, Onye pụrụ ime ihe niile,

6Onye na-ewu ụlọ elu ya nʼeluigwe niile,

7“Ọ bụ na unu ndị Izrel

8“Nʼezie, anya Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị dịkwasịrị

9“Ma lee, mụ onwe m gaje inye iwu,

10Ma ndị mmehie ahụ niile nọ nʼetiti ndị m,

11“Nʼụbọchị ahụ,

12Ka ha nwee ike inweta ndị fọdụrụ nʼEdọm

13“Ụbọchị ndị ahụ na-abịa, otu a ka Onyenwe anyị kwubiri,

14Aga m emekwa ka ndị m bụ Izrel site nʼobodo a dọtara ha nʼagha lọta.9:14 Aga m emekwa ka ndị m Izrel nwetakwa ihe ọma niile.

15Aga m akụ Izrel nʼala ha.9:15 Ya bụ, ime ka ha biri nʼala ha

← Emọs 8 Emọs