We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Emọs 8

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

← Emọs 7 Emọs Emọs 9 →

1Ihe a ka Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị gosiri m. Otu nkata nke mkpụrụ osisi ọkọchị chara acha jupụtara.

2Ọ sịrị m, “Emọs, gịnị ka ị na-ahụ?”

3Otu a ka Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị kwupụtara, “Nʼụbọchị ahụ, abụ niile nke a na-abụ nʼime ụlọnsọ ukwu ga-aghọ iti mkpu akwa. Ọtụtụ, ọtụtụ ozu ndị nwụrụ anwụ, nʼebe niile ọbụla ka atụpụsịrị ha! Mkpọtụ ọbụla adịghịkwa!”8:3 Ya bụ, ebe ọbụla dere juu

4Nụrụnụ nke a, unu ndị na-azọpịa ndị mkpa na-akpa,

5na-asị,

6Jiri ọlaọcha zụta ụmụ ogbenye,

7Onyenwe anyị ewerela nganga Jekọb ṅụọ iyi, “Nʼezie, agaghị m echefu, ọ bụladị otu nʼime ọrụ niile ha rụrụ.”

8Ọ bụ na ala agaghị ama jijiji nʼihi nke a,

9“Ma nʼụbọchị ahụ,” otu a ka Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị kwubiri ya,

10Aghaghị m ime ka ụbọchị oke oriri unu ghọọ ụbọchị iru ụjụ;

11“Lee, ụbọchị ndị ahụ na-abịa,” otu a ka Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị kwubiri ya,

12Ha ga-awagharị site nʼotu osimiri ruo nʼosimiri ọzọ,

13“Nʼụbọchị ahụ,

14Ndị ahụ na-eji mmehie Sameria na-aṅụ iyi,8:14 Nʼaha Ashima bụ arụsị

← Emọs 7 Emọs Emọs 9 →