We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

1 Ihe E Mere 7

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

← 1 Ihe E Mere 6 1 Ihe E Mere 1 Ihe E Mere 8 →

1Isaka mụrụ ụmụ anọ:

2Ụmụ Tola ndị ghọrọ ndịisi ezi bụ ndị a:

3Uzi mụrụ

4Ndị bụ ndị agha nʼetiti ụmụ ụmụ ha nʼoge Devid bụ eze ruru iri puku atọ na isii (36,000), nʼihi na ha niile lụrụ ọtụtụ ndị inyom, mụọ ọtụtụ ụmụ.

5Ụmụnne ha bụ ndị na-alụ agha bụ ndị agbụrụ Isaka dị iri puku asatọ na asaa (87,000) nʼọnụọgụgụ, dịka e depụtara aha ha nʼakwụkwọ usoro ọmụmụ.

6Benjamin mụrụ ndị ikom atọ:

7Bela mụrụ ụmụ ise:

8Ụmụ ndị ikom Beka mụrụ bụ

9Akwụkwọ ebe e dere usoro ọmụmụ ha depụtara aha ndịisi ezinaụlọ, na iri puku ndị agha abụọ na narị abụọ (20,200).

10Jediael mụrụ otu nwa nwoke:

11Ụmụ ndị ikom Jediael ndị a bụ ndịisi ezinaụlọ. E nwere nʼetiti ha ndị agha ọnụọgụgụ ha dị puku iri na asaa na narị abụọ (17,200), ndị nọ na njikere ibu agha.

12Ndị Shupim na ndị Hupim bụ ụmụ ụmụ Er ebe ndị Hushim bụ ụmụ ụmụ Aha.

13Ụmụ Naftalị mụtara bụ

14Ụmụ Manase:

15Makia sitere nʼetiti ndị Hupim na Shupim lụọ nwunye. Aha nwanne ya nwanyị bụ Maaka. Otu onye ọzọ si nʼagbụrụ Manase bụ Zelofehad, onye mụtara naanị ụmụ ndị inyom.

16Maaka nwunye Makia mụtara otu nwa nwoke ọ gụrụ Peresh. Aha nwanne ya bụ Sheresh, onye mụtara Ụlam na Rakem.

17Nwa nwoke Ụlam mụtara

18Hamoleket, nwanne nwanyị Makia mụrụ Ishod, Abieza na Mahla.

19Shemida mụrụ ụmụ ikom ndị a:

20Ụmụ Ifrem bụ

21na Zabad nwa ya,

22Ifrem nna ha ruru ụjụ nke ukwuu nʼihi ọnwụ ha, ma ụmụnna ya kasịrị ya obi.

23Mgbe nwunye ya mụrụ nwa nwoke ọzọ, ọ kpọrọ aha ya Beriya, nke pụtara, Ihe ndaba ọjọọ, nʼihi ọnwụ Elead na Eza.

24Aha nwa Ifrem nke nwanyị bụ Sheera. Sheera bụ onye wuru akụkụ ugwu na ndịda Bet-Horon, wuokwa Uzen-Sheera.

25Ndị a bụkwa ụmụ Ifrem: Refa, nna Reshef,

26onye bụ nna Ladan, Ladan bụ nna Amihud,

27Elishama bụ nna Nun,

28Betel na obodo ndị ọzọ gbara ya gburugburu, ya bụ Naaran, nʼakụkụ ọwụwa anyanwụ, na Gaza na obodo nta ya, ndị dị nʼọdịda anyanwụ, na Shekem, na obodo ndị ọzọ, tutu ruo Aya, na obodo nta ya niile, so nʼala ha.

29Ụmụ Manase, nwa Josef, nwa nwa Izrel, bikwa nʼobodo ndị a dị nʼoke ala ha: Bet-Shan, na Teanak, na Megido, na Doa, tinyere obodo nta ha niile.

30Asha mụrụ ndị a:

31Beriya amụta ndị a:

32Heba bụ onye mụrụ Jaflet, Shoma na Hotam. Nwanne ha nwanyị bụ Shua.

33Ụmụ Jaflet mụrụ bụ

34Shoma amụọ

35Nwanne ya nwoke Helem mụrụ

36Zofa amụta ndị a:

37Beza, Hod, Shama, Shilsha, Itran na Beera.

38Jeta mụtara

39Ụla amụta

40Ụmụ ụmụ Asha ndị a niile bụ ndịisi ezi, ndị a sara anya na mmiri họpụta, ndị bụ dimkpa nʼagha, ndị ndu a ma ama. Ọnụọgụgụ ndị ha tozuru ije agha dị puku iri abụọ na isii (26,000), ndị e depụtara aha ha nʼakwụkwọ usoro ọmụmụ.

← 1 Ihe E Mere 6 1 Ihe E Mere 1 Ihe E Mere 8 →