We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

1 Ihe E Mere 3

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

← 1 Ihe E Mere 2 1 Ihe E Mere 1 Ihe E Mere 4 →

1Ndị a bụ ụmụ ndị ikom Devid, ndị amụụrụ ya mgbe ọ nọ na Hebrọn.

2Nke atọ bụ Absalọm, nwa Maaka, nwa nwanyị Talmai, bụ eze Geshua.

3Nke ise bụ Shefataya, nwa Abital.

4Ụmụ ndị ikom isii ndị a ka a mụtaara Devid na Hebrọn, ebe ọ nọ chịa dịka eze afọ asaa na ọnwa isii.

5Ndị a bụkwa ụmụ a mụụrụ ya nʼebe ahụ:

6Ndị ọzọ bụkwa Ibha, Elishua,3:6 Elishua ma ọ bụkwanụ Elishama. Elifelet,

7Noga, Nefeg, Jafia,

8Elishama, Eliada na Elifelet. Ha niile dị itoolu nʼọnụọgụgụ.

9Ndị a niile bụ ụmụ ndị ikom Devid, na-agụnyeghị ụmụ ndị ikom ndị iko ya nwanyị mụtara. Tama bụ nwanne ha nwanyị.

10Ndị a bụ ụmụ Solomọn: Rehoboam,

11na Joram,3:11 Joram ma ọ bụkwanụ Jehoram

12na Amazaya,

13na Ehaz,

14na Amọn,

15Ụmụ ndị ikom Josaya:

16Ụmụ Jehoiakim bụ ndị a,

17Ndị a bụ ụmụ ndị ikom Jehoiakin, eze ahụ a dọtara nʼagha:

18Malkiram, Pedaya, Shenaza, Jekamaya, Hoshama na Nedabaya.

19Ụmụ ndị ikom Pedaya bụ

20E nwekwara ndị ikom ise ọzọ aha ha bụ Hashuba, Ohel, Berekaya, Hasadaya na Jushab-Hesed.

21Ụmụ Hananaya mụrụ bụ

22Ụmụ Shekanaya bụ ndị a:

23Ụmụ Nearaya bụ ndị a,

24Ndị Elioenai mụrụ bụ ndị a:

← 1 Ihe E Mere 2 1 Ihe E Mere 1 Ihe E Mere 4 →