1Adam, Set, Enọsh,
2Kenan, Mahalalel, Jared,
3Enọk, Metusela, Lamek,
4Ụmụ Noa bụ Shem, Ham, na Jafet.
5Ụmụ ndị ikom Jafet bụ:
6Ụmụ ndị ikom Goma bụ
7Ụmụ ndị ikom Javan bụ:
8Ụmụ ndị ikom Ham bụ:
9Ụmụ ndị ikom Kush bụ:
10Kush bụ nna Nimrọd,
11Ijipt bụ nna
12ndị Patrus, na ndị Kasluh (onye ndị Filistia sitere na ya) na ndị Kafto.
13Kenan bụ nna
14ndị Jebus, ndị Amọrait, ndị Gigash,
15ndị Hiv, ndị Aka, ndị Sini,
16ndị Avad, ndị Zema na ndị Hamat.
17Ụmụ ndị ikom Shem bụ
18Apakshad bụ nna Shela;
19Eba mụtara ụmụ ndị ikom abụọ:
20Joktan bụ nna
21Hadoram, Ụzal, Dikla,
22Obal, Abimael, Sheba,
23Ọfịa, Havila na Jobab. Ndị a niile bụ ụmụ ndị ikom Joktan.
24Shem, Apakshad, Shela,
25Eba, Peleg, Reu,
26Serug, Nahọ, Tera
27na Ebram, ya bụ Ebraham.
28Ụmụ Ebraham mụrụ bụ Aịzik na Ishmel.
29Ndị a bụ ụmụ ụmụ ha:
30Mishma, Duma, Masa, Hadad, Tema,
31Jetua, Nafish na Kedema.
32Ketura, iko nwanyị Ebraham, mụtaara ya
33Ụmụ ndị ikom Midian bụ:
34Ebraham mụtara Aịzik.
35Ịsọ mụrụ ndị a:
36Ụmụ Elifaz bụ
37Ụmụ ndị ikom Reuel bụ:
38Ụmụ ndị ikom Sia bụ
39Ụmụ ndị ikom Lotan bụ
40Ụmụ ndị ikom Shobal bụ
41Ana mụrụ
42Ụmụ ndị ikom Eza bụ
43Ndị a bụ ndị eze chịrị nʼEdọm tupu ndị Izrel enwee eze nke ha.
44Mgbe Bela nwụrụ Jobab nwa Zera, onye Bozra nọchiri ya dịka eze.
45Mgbe Jobab nwụrụ, Husham onye si nʼala Teman nọchiri ya dịka eze.
46Mgbe Husham nwụrụ, Hadad nwa Bedad, onye meriri ndị agha Midia nʼọzara Moab, ghọrọ eze. Isi obodo ya bụ Avit.
47Mgbe Hadad nwụrụ, Samla onye Masrika nọchiri ya dịka eze.
48Mgbe Samla nwụrụ, Shaul onye sitere na Rehobọt dị nʼakụkụ osimiri1:48 Eleghị anya ọ bụ osimiri Yufretis nọchiri ya dịka eze.
49Mgbe Shaul nwụrụ, Baal-Hanan nwa Akboa, nọchiri ya dịka eze.
50Mgbe Baal-Hanan nwụrụ, Hadad nọchiri ya dịka eze. Akpọrọ isi obodo ya Pai. Aha nwunye ya bụ Mehetabel, nwa Matred, nwa nwa Mezahab.
51Hadad mesịrị nwụọkwa.
52Oholibama, Elaa, Pinon,
53Kenaz, Teman, Mibza,
54Magdiel na Iram.