We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Abụ Ọma 80

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

← Abụ Ọma 79 Abụ Ọma Abụ Ọma 81 →

1Nụrụ olu anyị, O Onye ọzụzụ atụrụ nke Izrel,

2nʼihu Ifrem, Benjamin na Manase.80:2 Ebo atọ ndị a bụ ụmụ ụmụ Rechel, bụ ndị soo igbe ọgbụgba ndụ ahụ nʼazụ mgbe ndị Izrel na-ala nʼala nkwa ahụ.

3O Chineke, kpọghachi anyị azụ,

4O Onyenwe anyị, Chineke, Onye pụrụ ime ihe niile

5I jirila anya mmiri dịka a ga-asị na ọ bụ achịcha zụọ ha nri;

6I meela ka anyị bụrụ ihe na-eweta esemokwu nʼetiti ndị agbataobi anyị,

7O Chineke, Onye pụrụ ime ihe niile, kpọghachi anyị azụ,

8I sitere nʼala Ijipt wepụta osisi vaịnị;

9Ị sụchaara ya ala,

10Ndo ya kpuchiri ugwu niile,

11Ọ wasaala alaka ya ruo oke osimiri

12Gịnị mere i ji tiwasịa mgbidi ya niile

13Oke ezi si nʼoke ọhịa na-emebisi ya,

14Lọghachikwute anyị, O Chineke, Onye pụrụ ime ihe niile.

15mgbọrọgwụ nke aka nri gị kụrụ,

16E gbutuola osisi vaịnị gị, e ji ọkụ repịa ya;

17Ka aka gị dịkwasị nwoke ahụ nọ nʼaka nri gị,

18Mgbe ahụ, anyị agaghị esikwa nʼebe ị nọ laghachi azụ;

19Kpọghachi anyị azụ, O Onyenwe anyị, Chineke, Onye pụrụ ime ihe niile

← Abụ Ọma 79 Abụ Ọma Abụ Ọma 81 →