We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Abụ Ọma 132

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

← Abụ Ọma 131 Abụ Ọma Abụ Ọma 133 →

1O Onyenwe anyị, cheta Devid,

2Ọ ṅụrụ iyi nye Onyenwe anyị,

3“Agaghị m abanye nʼime ụlọ m

4agaghị m arahụ ụra,

5tutu ruo mgbe m chọtaara Onyenwe anyị ọnọdụ

6Anyị nụrụ ihe banyere ya nʼEfrata,

7“Ka anyị gaa na-ebe obibi ya;

8‘Bilie, Onyenwe anyị, bata nʼebe izuike gị,

9Ka ndị nchụaja gị yiri ezi omume gị dịka uwe;

10Nʼihi ohu gị, bụ Devid,

11Onyenwe anyị ṅụrụ Devid iyi nʼeziokwu,

12ọ bụrụ na ụmụ ndị ikom gị edebe ọgbụgba ndụ m

13Nʼihi na Onyenwe anyị ahọrọla Zayọn,

14“Ebe a bụ ebe izuike m ruo mgbe ebighị ebi,

15Aga m eji ọtụtụ nri dị iche iche gọzie ya;

16Aga m eji nzọpụta yinye ndị nchụaja ya niile dịka uwe,

17“Nʼebe a ka m ga-eme ka mpi132:17 Nʼebe a mpi na-egosi ịdị ike puputara Devid

18Aga m eyikwasị ndị iro ya ihere dịka uwe

← Abụ Ọma 131 Abụ Ọma Abụ Ọma 133 →