We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Ilu 17

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

← Ilu 16 Ilu Ilu 18 →

1Ọ ka mma ịta iberibe achịcha kpọrọ nkụ ma ịnọ nʼudo adị ya,

2Ohu nwere uche ga-achị nwa nna ya ukwu na-eweta ihere

3Ite eji anụcha ihe dịrị ọlaọcha, oke ọkụ dịkwara ọlaedo

4Ajọ mmadụ na-aṅa ntị nʼegbugbere ọnụ na-eduhie,

5Onye ọbụla na-akwa ogbenye emo ọ bụ Chineke kere ha ka ọ na-elelị anya.

6Ụmụ ụmụ bụ okpueze ndị okenye.

7Egbugbere ọnụ na-ekwu okwu dị mma abụghị nke onye nzuzu,

8Nʼanya onye na-enye ngarị ọ na-ahụta ya dịka ọgwụ ịrata mmadụ,

9Onye ọbụla na-akwado ịhụnanya na-ekpuchi njehie,

10Ịba mba ntakịrị a baara onye nwere nghọta bara uru

11Onye ọjọọ na-ebi naanị ndụ nnupu isi17:11 Ya bụ, omume megidere iwu ya megide Chineke.

12Ọ ka mma izute nne Bịa a napụrụ ụmụ ya

13Ọ bụrụ na i jiri ihe ọjọọ kwụọ ụgwọ ihe ọma,

14Esemokwu malite ọ na-esi ike imedo ya,

15Onye na-asị onye ikpe maara na ikpe amaghị ya na-amakwa onye aka ya dị ọcha ikpe,

16Uru gịnị ka ego bara nʼaka onye nzuzu;

17Ezi enyi na-egosi ịhụnanya ya nʼoge ọbụla.

18Ọ bụ uche ezughị oke ịnara ụgwọ onye ọzọ ji,

19Onye na-ahụ esemokwu nʼanya hụrụ mmehie nʼanya.

20Ọ dịghị aga nʼihu bụ onye obi ya gbagọrọ agbagọ.

21Ọ bụ naanị iru ụjụ na obi ọjọọ

22Obi nke na-aṅụrị ọṅụ na-eme ka ahụ sie ike,

23Onye ajọ omume na-anara ihe ngarị17:23 Ọpụ 23:8 na nzuzo

24Onye nwere nghọta na-eche uche amamihe nʼihe ọ na-eme,

25Nwa dị nzuzu na-ewetara nna ya mwute,

26Ọ bụrụ na ịra onye ezi omume nra adịghị mma,

27Nwoke ahụ na-adịghị ekwu ọtụtụ okwu bụ onye maara ihe,

28A ga-agụ onye nzuzu nʼonye maara ihe ma ọ bụrụ na ha gba nkịtị,

← Ilu 16 Ilu Ilu 18 →