We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Ọbadaya 1

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

Ọbadaya

1Ọhụ nke Ọbadaya hụrụ.

2“Lee, aga m eme ka ị dị nta nʼetiti mba dị iche iche;

3Nganga nke obi gị eduhiela gị,

4A sịkwarị na i felie elu dịka ugo,

5“Ọ bụrụ na ndị ohi abịakwute gị,

6Ma lee ka e si nyochapụtachaa ebe niile Ịsọ debere akụ ya,

7Ndị enyi gị niile aghọgbuola gị, nwee ike imegide gị,

8“Nʼụbọchị ahụ,” otu a ka Onyenwe anyị kwubiri ya,

9Ndị gị bụ dike nʼagha, o Teman, ka ụjọ ga-eri.

10Nʼihi na i gbuola ma mesokwa nwanne gị bụ Jekọb ihe ike.

11Nʼụbọchị ahụ, ị nọọrọ onwe gị,

12Ma ị garaghị eleda nwanne gị anya

13I kwesighị isite nʼọnụ ụzọ ama ndị m zọọ ije

14I kwesighị ịnọchi na ngalaba ụzọ

15“Ụbọchị nke Onyenwe anyị dị nso

16Dịka i si site nʼugwu nsọ m ṅụọ ihe ọṅụṅụ

17Ma nʼugwu Zayọn ndị gbara ọsọ ndụ ga-afọdụ,

18Ụlọ Jekọb ga-abụ ọkụ,

19Mgbe ahụ, ndị bi na Negev ga-ebichi

20Ụmụ Izrel gbara ọsọ ndụ gaa na Hala,

21Ndị nnapụta ga-agbago nʼugwu Zayọn

Ọbadaya