We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Job 3

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

← Job 2 Job Job 4 →

1Nʼikpeazụ, onye kwuru okwu bụ Job nʼonwe ya. O kwuru okwu bụọ ụbọchị a mụrụ ya ọnụ.

2Job sịrị:

3“Ka ụbọchị ahụ amụrụ m bụrụ ụbọchị lara nʼiyi;

4Ụbọchị ahụ, ka ọ ghọọ ọchịchịrị:

5Ka ọchịchịrị na onyinyo ọnwụ gbara ụbọchị ahụ dịka ụbọchị nke aka ya,

6Abalị ahụ, ka oke ọchịchịrị kpuchie ya,

7Ka abalị ụbọchị ahụ bụrụ ụbọchị tọgbọrọ nʼefu,

8Ka ndị ahụ na-abụ ụbọchị ọnụ bụọ ụbọchị ahụ ọnụ,

9Ka kpakpando ụtụtụ ya gbaa ọchịchịrị,

10nʼihi na o mechighị akpanwa nne m,

11“Gịnị mere m ji hapụ ịnwụ mgbe ahụ nne m mụpụtara m,

12Gịnị mere ikpere ji dịrị ịnabata m?

13Nʼihi na ugbu a, agara m idina nʼudo;

14mụ na ndị eze na ndị ọchịchị nke ụwa,

15mụ na ụmụ ndị ikom eze, ndị nwere ọlaedo,

16Ọ bụ gịnị mere e zofughị m nʼala dịka nwantakịrị a mụkworo amụkwo,

17Nʼebe ahụ ka ndị na-emebi iwu na-akwụsị iweta ọgbaaghara,

18Ebe ahụ ka ndị nọ nʼagbụ na-enwere onwe ha,

19Ebe ahụ ka ndị ukwu na ndị nta nọ;

20“Nʼihi gịnị ka e ji enye ndị nọ nʼọnọdụ nhụju anya ìhè?

21Gịnị bụ uru ya nye ndị na-echere ọnwụ ma ọ dịghị abịa,

22ndị jupụtara nʼọṅụ,

23Gịnị mere e ji enye mmadụ ndụ;

24Nʼihi na ịma ọsụ aghọọla ihe oriri m kwa ụbọchị;

25Ihe m tụrụ egwu ya abịakwasịla m,

26Enweghị m udo, anọkwaghị m jụụ,

← Job 2 Job Job 4 →