We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Jeremaya 2

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

← Jeremaya 1 Jeremaya Jeremaya 3 →

1Okwu nke Onyenwe anyị bịakwutere m na-asị,

2“Gaa, kwupụta na ntị Jerusalem,

3Izrel bụ ihe dị nsọ nye Onyenwe anyị,

4Nụrụ okwu nke Onyenwe anyị unu ụlọ Jekọb,

5Ihe a ka Onyenwe anyị kwuru,

6Ha ajụghị ‘Olee ebe Onyenwe anyị ahụ nọ,

7Ọ bụ m kpọbatara unu nʼala na-amị ọtụtụ mkpụrụ,

8Ndị nchụaja ajụghị sị,

9“Nʼihi ya, aga m ebulite ebubo megide unu,”2:9 Aga m akpọ unu ikpe.

10Gafee nʼọnụ mmiri Saiprọs lee anya,

11O nwerela mba gbanwere chi ndị ha na-efe?

12Ka ibubo nwụọ gị, gị eluigwe nʼihi nke a,

13“Nʼihi na ndị m emeela ihe ọjọọ abụọ.

14Izrel ọ bụ ohu, ka ọ bụ ohu a mụrụ nʼụlọ?

15Ọdụm agbọọla ụja,

16Ọzọkwa, ndị ikom Memfis na Tapanhis

17Ọ bụghị unu onwe unu wetaara onwe unu ihe ọjọọ dị otu a

18Ugbu a, gịnị bụ uru unu nwetara site nʼịga Ijipt

19Ọ bụ ajọ omume unu ga-ewetara unu ahụhụ;

20“Nʼoge gara aga, unu gbajiri yoku unu

21Ma mụ onwe m kụrụ gị dịka osisi vaịnị kachasị mma

22Nʼagbanyeghị na iji ncha2:22 Ya bụ, akanwụ sachaa onwe gị,

23“Ị ga-esi aṅaa na-asị, ‘A bụghị m onye e merụrụ emerụ;

24Nne ịnyịnya ibu ọhịa nke mara ụzọ ya nke ọma nʼọzara,

25Agbala ọsọ ruo mgbe ị ga-agbara ụkwụ efu,

26“Dịka a na-eme onye ohi ihe ihere mgbe e jidere ya,

27Ha na-asị osisi, ‘Nna m ka ị bụ,’

28Olee ebe chi ndị ahụ i meere nye onwe gị nọ?

29“Gịnị mere unu ji ekwu okwu ebubo megide m?

30“Nʼefu ka m tiri ụmụ unu ihe;

31“Unu ndị ọgbọ a, tuleenụ okwu nke Onyenwe anyị:

32Nwaagbọghọ ọ na-echefu ọla ịchọ mma ya,

33Lee ka unu si bụrụ ndị ọka nʼịgbaso ịhụnanya.

34Nʼuwe unu ka achọtara ọbara

35na-asịkwa, ‘Emeghị m ihe ọjọọ,

36Gịnị mere unu ji na-akpagharị

37Unu ga-ebu aka unu nʼisi

← Jeremaya 1 Jeremaya Jeremaya 3 →