1Onye ezi omume ka ị bụ mgbe niile, gị Onyenwe anyị,
2Ị kụọla ha ka osisi, ha agbaala mgbọrọgwụ;
3Ma gị onwe gị maara m Onyenwe anyị;
4Ruo ole mgbe ka ala ga-eru ụjụ?
5“Ọ bụrụ na ndị ji ụkwụ ha agba ọsọ
6Lee, ọ bụladị ụmụnne gị, ndị ezinaụlọ nke aka gị,
7“Aga m agbakụta ụlọ m
8Ihe nketa m aghọrọọla m,
9Ọ bụ na ihe nketa m aghọbeghị
10Ọtụtụ ndị ọzụzụ atụrụ ebibiela ubi vaịnị m.
11Ha emeela ya ka ọ ghọọ ebe tọgbọrọ nʼefu;
12Ndị mbibi ga-ejupụta
13Ha ga-agha mkpụrụ ọka wiiti, maọbụ ogwu ga-epuru ha.
14Ihe ndị a ka Onyenwe anyị kwuru, “Ma banyere ndị agbataobi ọjọọ m ahụ niile, bụ ndị na-apụnara ndị m Izrel ihe nketa ahụ m nyere ha. Aga m esite nʼala ha hopu ha. Aga m esitekwa nʼetiti ha hopu ụlọ Juda.
15Ma mgbe m hopuchara ha, aga m emesịa meere ha ebere, meekwa ka onye ọbụla nʼime ha laghachikwa nʼobodo nke aka ya. Ha ga-enwetakwa ihe nketa ha niile.
16Ọ bụrụkwa na ha amụta ụzọ niile nke ndị m nke ọma, na iji aha m ṅụọ iyi, na-asị, ‘Dịka Onyenwe anyị na-adị ndụ,’ dịka ha si kuziere ndị m iji aha Baal na-aṅụ iyi, aga m eme ka ha guzosie ike nʼetiti ndị m.
17Ma ọ bụrụ na mba ọbụla ajụ ige ntị, aga m ehopu ha kpamkpam, laa ha nʼiyi.” Otu a ka Onyenwe anyị kwubiri.