We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Jona 2

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

← Jona 1 Jona Jona 3 →

1Mgbe ahụ, Jona sitere nʼafọ azụ ahụ kpeere Onyenwe anyị Chineke ekpere.

2Ọ sịrị,

3Ị tụnyere m nʼime mmiri dị omimi,

4Mgbe ahụ, asịrị m, ‘E sitela nʼihu gị

5Mmiri gbara m gburugburu, ruo nʼolu m,

6Arịdaruola m nʼala ugwu ugwu nke osimiri,

7“Mgbe mmụọ m na-ada mba nʼike nʼike,

8“Ndị na-arapara nʼarụsị dị iche iche na-enweghị uru ha bara,

9Ma ọ bụ olu abụ ekele

10Mgbe ahụ, Onyenwe anyị nyere azụ ahụ iwu, nke mere ka ọ gbọpụta Jona nʼala akọrọ.

← Jona 1 Jona Jona 3 →