We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Job 30

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

← Job 29 Job Job 31 →

1“Ma ugbu a, ha na-akwa m emo

2Uru gịnị ka ike aka ha ga-abara m,

3Ha bụ ndị ike gwụrụ site nʼụkọ na agụụ,

4Nʼala ọhịa ka ha na-atụrị ahịhịa nnu,

5A chụpụrụ ha site nʼetiti ndị mmadụ ibe ha,

6A chụpụrụ ha ka ha gaa biri nʼala iyi mmiri na-adịghị.

7Ha na-eme ụzụ nʼọhịa dịka ụmụ anụmanụ,

8Ha bụ ndị e ledara anya, ndị na-enweghị aha,

9“Ma ugbu a, abụrụla m ihe ụmụ okorobịa ji abụ abụ ịkwa emo;

10Abụ m ihe ịsọ oyi nye ha, ha adịghị abịakwa m nso;

11Ma ugbu a, ebe ọ bụ na Chineke atọpụla eriri ụta m ma kpagbuo m,

12Nʼaka nri m mba ndị a na-ebuso m agha.

13Ha na-etiwasị ụzọ m,

14Ha na-abịakwasị m dịka ndị sitere ebe e tipuru mgbidi;

15Oke egwu abịakwasịla m;

16“Ugbu a, ndụ m ji nwayọọ nwayọọ na-agabiga;

17Abalị na-esewasị ọkpụkpụ m,

18Nʼoke ike ya, Chineke na-adịrị m ka uwe;

19Ọ na-atụba m nʼime apịtị,

20“Chineke m, anam etiku gị ma ị dịghị aza m;

21Ị na-emegide m na-enweghị obi ebere;

22Ị na-ejide m nʼike welie m elu chụba m nʼoke ifufe,

23Amara m na ị ga-eweda m ruo ọnwụ;

24“Nʼezie, ọ dịghị onye na-emegide onye e tidara nʼala;

25Ọ bụ na m akwaghị akwa nʼihi ndị nọ na nsogbu;

26Ma mgbe m lere anya ihe ọma, ihe ọjọọ bịara;

27Obi m anaghị ezu ike nʼime m;

28Ana m agagharị na-eji nji ma ọ bụghị nʼihi oke anwụ.

29Abụrụla m nwanne nkịta ọhịa;

30Akpụkpọ ahụ m na-eji nji na-ekpe iwere;

31Ụda ụbọ akwara m bụ ụda iru ụjụ;

← Job 29 Job Job 31 →