We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Job 28

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

← Job 27 Job Job 29 →

1Olulu e si egwupụta ọlaọcha dị;

2E si nʼime ala ewepụta igwe,

3Mmadụ na-eme ka ọchịchịrị nwee ọgwụgwụ;

4Ọ na-egwu olulu nʼebe dị anya site nʼebe mmadụ bi,

5Ala ahụ e si na ya enweta nri,

6Safaia bụ nkume dị oke ọnụahịa dị na nkume ya;

7Ọ dịghị anụ ufe nke na-eri anụ maara ụzọ ahụ zoro ezo;

8Anụ ọhịa dị nganga anaghị azọnye ụkwụ nʼelu ya,

9Ndị mmadụ na-eji aka na-etiwasị nkume ahụ na-enwu ọkụ

10Ha na-awapụta ọwa ụzọ nʼetiti nkume ahụ,

11Ha na-achọpụta isi mmiri niile

12Ma olee ebe ka a ga-achọta amamihe?

13Mmadụ apụghị ịghọta ọnụahịa ya,

14Ogbu mmiri na-asị, “Ọ dịghị nʼime m,”

15A gaghị eji ọlaedo a nụchara nke ọma zụta ya,

16A gaghị eji ọlaedo nke Ọfịa zụta ya,

17A gaghị eji ọlaedo maọbụ kristal tụnyere ya,

18Koral na jaspa erughị ihe a na-akpọtụ aha nʼebe ọ dị;

19A gaghị eji ọla topaazi nke Kush tụnyere ya;

20Olee ebe amamihe si abịa?

21E zoro ya ezo site nʼanya ihe niile dị ndụ,

22Mbibi na ọnwụ na-asị;

23Chineke ghọtara ụzọ ya,

24Nʼihi na ọ na-ahụ nsọtụ nke ụwa,

25Mgbe o hiwere ike nke ikuku,

26mgbe o nyere mmiri ozuzo iwu

27mgbe ahụ, o lere amamihe anya, nyochasịa ya,

28Ọ sịrị mmadụ,

← Job 27 Job Job 29 →