We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Job 13

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

← Job 12 Job Job 14 →

1“Anya m abụọ ahụla ihe ndị a niile,

2Mụ onwe m makwa ihe unu maara;

3Ma ọ bụ Onye pụrụ ime ihe niile ka m chọrọ ịgwa okwu,

4Ma otu ọ dị, unu ji okwu ụgha etechi m dịka ọ bụ mgba ụlọ;

5Ọ bụrụ nnọọ na unu ga-agba nkịtị,

6Ugbu a, nụrụnụ ịrụ ụka m;

7Unu ga-ekpelara Chineke ikpe mmegide?

8Unu ga-egosi ya na unu na-ekpelara ya ikpe?

9Ọ ga-adịrị unu mma ma ọ bụrụ na o nyochaa unu?

10Ọ ghaghị ịbara unu mba

11Ọ ga-abụ na ebube na ịdị ukwuu ya adịghị eme ka unu maa jijiji?

12Okwu amamihe unu niile dịka ilu nke ntụ;

13“Nọọnụ jụụ ka m kwuo okwu;

14Nʼihi gịnị ka m ga-eji tinye onwe m na nsogbu,

15A sịkwarị na ọ ga-etigbu m aghaghị m ịtụkwasị ya obi m.

16Nʼezie, nke a ga-aghọrọ m nzọpụta

17Geenụ ntị nke ọma nʼokwu m.

18Ugbu a, edoziela m ikpe m nʼusoro,

19Ọ dị onye pụrụ ibo m ebubo13:19 Aịz 50:8?

20“Meere m naanị ihe abụọ ndị a, O Chineke,

21Wepụ aka gị i ji emegide m, meekwa ka ha dị anya nʼebe m nọ.

22Mgbe ahụ, kpọọ m oku, aga m azakwa gị.

23Ole ka ha dị bụ mmejọ na mmehie m mere?

24Gịnị mere i ji gbakụta m azụ?13:24 Abụ 13:1

25Ị ga-enye ahịhịa ikuku na-ebugharị ntaramahụhụ?

26Nʼihi na ị na-edetu ihe ndị dị ilu megide m,

27Ị na-eji mkpọrọ igwe kegide ụkwụ m abụọ;

28“Ya mere, mmadụ nʼala nʼiyi dịka ihe rere ere,

← Job 12 Job Job 14 →