We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Izikiel 19

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

← Izikiel 18 Izikiel Izikiel 20 →

1“Ma gị onwe gị, bụọrọnụ ndịisi Izrel abụ akwa a,

2ma kwuo,

3Ọ zụlitere otu nʼime ụmụ ya

4Mba niile nụrụ maka ihe banyere ya,

5“ ‘Mgbe ọ hụrụ na ọ dịkwaghị ihe ọzọ o nwere ike ime banyere ọnọdụ ahụ,

6Ọ ghọrọ onyeisi ụmụ ọdụm niile,

7O tikpọrọ ebe ha niile e wusiri ike

8Mgbe ahụ, ndị agha nke mba niile dị iche iche

9Ha tinyere ya nko nʼimi, were dọkpuo ya nʼụlọ igwe a kpara akpa,

10“ ‘Nne gị dịka osisi vaịnị nʼogige vaịnị

11Alaka ya niile siri ike,

12Ma e ji oke iwe hopu ya

13Ugbu a, akụọla ya nʼime ọzara

14Ọkụ esitela nʼogwe ya rechapụ alaka ya

← Izikiel 18 Izikiel Izikiel 20 →