We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Ekiliziastis 10

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

← Ekiliziastis 9 Ekiliziastis Ekiliziastis 11 →

1Ijiji nwụrụ anwụ ga-eme ka mmanụ isi ụtọ sie isi ọjọọ.

2Obi onye maara ihe na-eme ka o mee ihe ziri ezi,

3Ị ga-ama onye nzuzu site nʼije ụkwụ ya,

4Ọ bụrụ na iwe onye ọchịchị ebilie megide gị,

5Ọ dịkwa ihe ọjọọ ọzọ m hụrụ nʼokpuru anyanwụ,

6Ahụrụ m ka ndị nzuzu na-enweta ọkwa dị elu,

7Ahụla m ka ohu na-agba ịnyịnya,

8Onye gwuru olulu ga-adaba nʼime ya!

9Onye na-arụ ọrụ nʼebe a na-awa nkume ka nkume ga-adakwasị.

10Ọ bụrụ na anyụike adịghị nkọ,

11Ọ bụrụ na agwọ ataa mmadụ tupu e kechie ya ọnụ,

12Okwu onye maara ihe na-ejupụta nʼamara,

13Nʼihi na mmalite okwu ya bụ nzuzu,

14Onye nzuzu na-ekwu ọtụtụ okwu.

15Ọrụ nke ndị nzuzu na-agwụ ya ike,

16Ahụhụ ga-adịrị ala nke eze ya bụ nwantakịrị,

17Ngọzị na-adịrị ala ahụ nke eze ya bụ onye a na-asọpụrụ,

18Ọ bụ umengwụ na-eme ka ụlọ hie mmiri;

19Ịkpọ oriri na-eweta ọnụ ọchị,

20Akọchala eze, ọ bụladị nʼechiche obi gị10:20 Ọpụ 22:28; Ọrụ 23:5;

← Ekiliziastis 9 Ekiliziastis Ekiliziastis 11 →